Biko nu, asi m ka m jukene, obu gini kpatara na imirikiti imi umu afo igbo amaghi ka esi ede ma obu asu igbo nke oma? hmmmm obukwa gini kpatara na otutu ndi be anyi na-eche na so ndi ma akwukwo bu naani ndi ahu ma ka esi asu asusu ndi ocha? kedu nke bu na mmadu ga ano na mmiri ncha abaa ya anya? biko nu e, kedu ihe unu ga agwa umu unu ma ha tolite? hmmmmm a chorom ka unu ndi na-kato edere nke m dere unyia bia ebea ma zaa m ajuju ndia biko o o