Ede-Aro na Abagana.

Ilee anya, dịka e si eme na ngalaba igbo dị iche-iche, onweghị nwa-ada igbo nọ ebeahu. Mmeme-a bụ ezigbo omenala ndị igbo ji dị ebube. Ọ bụ mmeme eji ama nwoke tonitegoro. Ọbụrụ na a ka n'eme ụdịrị mmeme-a n'Obodo gị, gwa anyị ebe ị si na aha unu n'akpọ ya, ma gwa kwa anyị ọnwa unu ji eme ya. ‪#‎Igboamaka‬