Ndi Igbo Kwenu Cover Image
Ndi Igbo Kwenu Profile Picture
Ndi Igbo Kwenu
@ndiigbokwenu
49 people like this

#IluIgbo

image

Nke-a atogbuo m ooh. Omenala igbo ga-adiriri. =D Nke-a bu ahu nwa echeta nna. Ka anyi kenee nu Umu obiligbo ma kwado ha n'oru oma-a ha n'aru imelite ngwa egwu-a ndi igbo n'akpo mgbe gboo. Jisie nu ike @Obiligbo Ifeanyi. #Igboamaka mma
Kirie ma kesaa.

Ala-Igbo anyị amaka. Ihe ndị igbo ji dị ebube erika. Jee nu kirie Onye Ije The Traveller maka na ihe ha nwere igosi ụwa nile n'ime afọ-a amaka. #Igboamaka

image

Kedu ihe kpatara umuigbo jizi anwu ka okuko? Gee nu nti ndi be anyil. Ezigbo nwaafo Igbo Udummiri Nwakalu ekwuola ebumnuche ya gbasara okwu. Unu ekwenyere na ihe-a o kwuru?.