Nke-a atogbuo m ooh. Omenala igbo ga-adiriri. =D Nke-a bu ahu nwa echeta nna. Ka anyi kenee nu Umu obiligbo ma kwado ha n'oru oma-a ha n'aru imelite ngwa egwu-a ndi igbo n'akpo mgbe gboo. Jisie nu ike @Obiligbo Ifeanyi. #Igboamaka mma
Kirie ma kesaa.