Ọbụrụ na ị chọrọ ịmata otu olu onye mụtara ịsụ asụsụ igbo n'Ala Bekee si ada ma ọ na-asụ igbo, kirie nkiri-a. Onye ị ga-anụ olu ya bụ ezigbo nwa-ada igbo, Chinyere Ohaya. Asanwa-a dị afọ iri na isii. Ihe ị ga-amụta na nkiri ka nkụ.
Ka Chukwu gozie ndị ICCUSA