Gee nu ntị ka unu nụrụ okwu ndụmọdụ Ada-igbo Racheal Okonkwo n'enye ụmụigbo. Ọmalịcha nwa-ada n'ajụ Racheal ajụjụ bụ Nwadịọramma . Ka anyị jikọọ aka kwado ndị nile n'akwalite asụsụ igbo. Asụsụ Igbo ga-adị ‪#‎Igboamaka‬