Umu nne m na umu nna, ana m ekele unu. Udo dikwara unu niile. Obi uto di m ibata ogbako a bu Nkoli. Ka Chukwu gbaa unu ume.