Ndị beanyị ndewo nu ooo! @Ndiigbokwenu nọzi na nkoli.com. Unu ma na nkoli.com bụ ezigbo ohere nwanne anyị mepụtara.iji chịkọta ndị obi ọma. Nkoli.com bụ ebe gị bụ nwaafọ igbo nwere ike izute ụmụigbo ibe gị. Bịa nu soro anyị kwalite ohere-a nwanne anyị malitere. Jee gwa ndị enyi gị maka nkoli.com.

Echefukwala iso anyị ebe-a ka anyị kwalite ihe gbasara asụsụ na omenala ndị igbo. Igbo ga-adị. @Ndiigbokwenu. #igboamaka

image