Gee nti ka ị nụrụ okwu ndụmọdụ ezigbo nwaafọ igbo ama-ama n'ihe ejije Pete Edochie n'agwa anyị. Ndị Igbo ka anyị nyụkọ mmamịrị ọnụ ka ọ gbaa ụfụfụ