MMEPE OBODO AGAGHỊ ENWE ISI MA EWEZUGA NDỊ NTA AKỤKỌ – hoo!haa!!
-Dọkịnta Laz Ude Eze depụtara edemede a Ìgbò bụ Ìgbò ekelekwaa m unu ọzọ. E were la m ozi ọzọ bata n’izu ụka nke a na ọgbọ Ndozi Obodo. Na ngwụcha izu ụka gara aga, akwụkwọ akụkọ dị iche iche…