Ọ BỤ MERCY EKE NA-ESERE OBI CUBANA NA CUBANA CHIEF PRIEST? - hoo!haa!!
Owere: Gịnị na-esere Obi Cubana, onyenwe ụlọ egwu awantịlọ Cubana na onye nlekọta ụlọ ọrụ ya, Cubana Chief Priest? Nkea bụ ajụjụ onye ọbụla na-ajụ kemgbe ezi ọyị abụọ a seziri okwu enwe mmekwata. Kaosiladi, Kepu Kepu hoo!haa!! na-anụ na-egosi na o nw