A KỤỌLA ỤMỤ NWANYỊ ABỤỌ GWOO GWOO MAKA ỊZỤ OHI N'ỌNỊCHA - hoo!haa!!
Ọnịcha : Ụmụ nwanyị abụọ a nwuchikọrọ ka ha zuru akpa mmadụ ego juru na Bethel Plaza, Ọnịcha ka a kụrụ gwoo gwoo, gbakwaa ha ọtọ. Ụmụ nwanyị ahụ mere ka ha a chọrọ ịzụ ahịa n’ụlọ ahịa ebe a na-ere ákwà ụmụ nwanyị. Ka onye nwe ụlọ ahịa ahụ na-er