SỌỌSỌ EBE ỌRỊA KORO NỌ N'ENUGWU BỤ N'IME "BUS" NA KEKE - hoo!haa!!
Ọtụtụ ndị mmadụ n’Enugwu ekpebiela na Ọria Koro alawo. N’ihi ya, iyi mkpuchi ihu ma ọ bụ idebe iwu ndị ọzọ maka mgbochi ọrịa ahụ anaghịkwa ewu. Sọọsọ ndị ụlọ akụ nakwa ndị ụlọ ọrụ EEDC bụ ndị ka na-esi ọnwụ na mmadụ ga-eyi mkpuchi ihu tup