ỤMỤ AGBỌGHỌ ÁTỌ́ TỌ̀Ọ̀RỌ̀ MA DINAA N'ÍKÈ NWOKORỌBỊA HA GBARA ỌGWỤ - hoo!haa!!
Sawụt Afrịka : Ụmụ agbọghọ atọ na Pretoria, mba Sawụt Afrịka atọrọla ótù nwokorọbịa dị afọ iri abụọ n’atọ, dinaa ya n’ike abalị atọ. Nwokorọbịa ahụ kwuru na ha kpọchiri ya n’ime ụlọ na-ágbà ya mmanya nkeli ámụ̀. Ọnụ na-ekwuru ndị Uw