NWANYỊ KWỌJIPỤRỤ AKA YA IJI NWETA EGO NSHỌ́Ọ́RANSỊ̀ EJEELA NGA - hoo!haa!!
Nwa-ada Julija Adlesic, onye Ljubljana dị na mba Slovenia ka a tụrụ nga afọ atọ maka ịkpachara anya kwọjipu aka ya iji nweta ego dị £925,000 dịka ụgwọ nshọ́ọ́ransị̀. Ọ bụ ya na enyi ya nwoke kpara nkata ọjọọ ahụ were rute n’ụlọ ọgwụ ka ha ma na