OSIKAPA GỌỌMENTI ETITI ADỊGHỊDỊ MMA MMADỤ INYE NKỊTA – NDỊ GỌVANỌ MPAGHARA ỌDỊDA ANYANWỤ – hoo!haa!!
Ịbadan – Gọvanọ Seyi Makinde nke Ọyọ Steeti na ndị otu ya na Steeti nile dị na Mpaghara Ọdịda Anyanwụ Naịjiriya ajụla akpa osikapa nile Gọọmenti Etiti bunyere ha ụbọchị Mọnde gara aga, na ha …