Na Enugwu ka nke-a n'eme.

Sọọsọ n'Ala igbo ka ndị mmadụ na-apụta n'ụtụtụ ụbọchị Saturday ọbụla soro ibe ha gbatia ahụ. Onweghị ebe ọzọ m hụrụ ana eme ya na Obodo-a. Igbo pụrụ iche. Biko nu kedu ndị ga-agba ọsọ echi? Unu adịkwa njikere?. #042SaturdayWorkOut.